Our Services



News From The BBC

An Igbo Perspective


CNG: Kedụ ihe ọ ga-eri gị ịrụgharị ụgbọala gị ka ọ bụrụ gaasị ka e ji akwọ ya?
Gọọmenti Naịjrịa ekwuola na ha ga-ekesa akụrụngwa otu narị puku e ji agbanwe injini ụgbọala ndị na-eji mmanụ arụ ọrụ ka ha bụrụzie ndị na-eji CNG.

N'agbanyeghị na naanị gọvanọ abụọ nọzị na PDP, ọ naghị amapụ anyị obi – Gọvanọ Makinde
Nchịkọta akụkọ ndị mere n'izu a

Ọnụahịa mmanụ ụgbọala arịala ọzọ n'Enugwu steeti
Akụkọ banyere etu agha mba Amerịka na Izrel na-ebuso mba Ịran si emetụta ọnụahịa mmanụ ụgbọala na Naịjirịa.

Ndị uweojii Ebonyi Steeti anwụchiela otu nwoke aka ya dị n'ọtụtọ na ogbugbu e gburu Eze Francis Igwe
Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii Ebonyi Steeti kwuru na nwoke ahụ ha nwụchiri aha ya bụ Nwazunku Stephen na-enyere ha aka na nnyocha ha na-eme n'ọnwụ Eze Franci Igwe.

Abaribe, Alex Ikwechegh abụghị ndị a pụrụ ịtụkwasị obi - APGA
Pati All Progressives Grand Alliance (APGA) boro ebubo a dịka Enyinnaya Abaribe na Alex Mascot Ikwechegh gbahapụrụ otu ahụ ma banye na pati ndị ọzọ.

Akụkọ dị mkpa - Maachị 10, 2026
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Mọnde Maachị 10, 2026

Onye bụ Mojtaba Khamenei, onye ndu kachasị elu n'Iran a họpụtara ọhụrụ?
A na-atụ anya na Mojtaba Khamenei ga-abụ onye ndu ọzọ ruo ihe karịrị afọ iri abụọ.

Tinubu akwadola ka e zigaa ndị nnọchiteanya Naịjirịa na mba dị iche iche
Ebumnobi nke a bụ iji kwalite mmekọrịta Naịjirịa na mba ndị ọzọ iji hụkwa na a na-anọchiteanya Naịjirịa na mba ofesi.

'Mother Valley', 'Camp Gbadoanya' na ogige ESN ndị ọzọ ndịagha Naịjirịa kposara n'Anambra na Imo Steeti
Ndị ọrụ nchekwa Naịjirịa gụnyere ndịagha na ndị ọzọ nọ n'ọrụ nchekwa ugbua n'obodo Orsumoghu dị n'Imo Steeti.

Afcon 2025: Super Eagles Naịjirịa na Desert Foxes Ọljirịa ga-achịpụ ya
Ịmaaka a ga-amalite mgbe ọ ga-akụ elekere ise nke mgbede (n'oge ndị Naịjirịa) n'ụbọchị Satọde 10 Jenụwarị 2025, ebe a ga-ahazi ya n'ọgbọ egwuruegwu Stade de Marrakech, Ouahat Sidi Ibrahim.

4-0: Naịjirịa agbaala Mozambik ụkwụ n'éhé
Ademola Lookman gbapeere Super Eagles ụzọ site n'ịsụnye goolu mbụ ha na nkeji iri abụọ ịmaaka ahụ malitere.

Zaa Ngwangwa : Etu m si banye 'Super Eagles'-Francis Uzoho
Ọgbaabọọlụ bụ Francis Uzoho akọwala etu o siri banye otu egwu bọọlụ 'Super Eagles'.

Naịjirịa etiwaala Tanzanịa ka akị oyibo Nsugbe
Semi Ajayi na Ademola Lookman gosiri nke ha ji biri.

AFCON 2025 tebụlụ: Etu mba na mba ga-esi ezute onwe ha n'asọmpi a
Lee etu asọmpi Iko Mba Afrịka nke afọ 2025 si kwụrụ ugbua na tebụlụ.

Afcon 2025: Ndị a tụrụ anya ga-agbara Super Eagles
Ndị ọgbaa bọọlụ foto ha dị ebe a ka e kwuru ga-anọchite anya otu egwu bọọlụ Super Eagles dịka ha na-agba mbọ ịmabute iko Afcon nke afọ 2025.

Ndị ọgba bọọlụ isii a na-ele anya ga-amụke ka ọkụ n'Afcon 2025
Ụlọọrụ BBC Sport Afrịka nnyochara ndị ọgbaa bọọlụ isii a na-elejere anya n'asọmpi Afcon 2025 ga-ebido na Moroko na 21 Disemba ruo 18 Jenụwarị

Afcon 2025: Osimhen, Iwobi, Ndidi na ndị 'Super Eagles' ọzọ ga-agbara Naịjirịa bọọlụ
Asọmpi Afcon 2025 ga-amalite n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba, 2025 na mba Moroko.

Local Housing

This is one of the main issues facing local people. The inadequacy of social housing stock continues to be the main concerns of local people. And it is getting worst.

Read More

Drugs And Illegal Substances

Taking illegal drug is always fraught with danger. You don't need me to tell you that - your grand mother will say the same. The high very often tend to perpetual low that you will never get out from. Get advise now before it is too late

Read More

Knife Attacks

Who goes around with a knive as weapon of protection is deluded. It will inevitably be your comeuppance. Just in case you do not understand, it will kill you. There is no justification for carrying a knive excerpt when you are foraging in the jungle.

Read More

Gang Culture

We were all young once - doing things adults will frown upon. This was at school or in the play grounds. But as we grew up, people we wanted to associate with start to shrink in numbers as our brain matured correspondingly and as a result doing the right thing. Pick your friends judiciously.

Read More

Local Parks

From a personal experience - the local park is a refuge for meditation,physical exploration and mental rejuvination. Just go for a slow run and see how you feel afterwards. Physical and mentally rewarding. Don't just take my words for it - it is a scientific fact. Please do try it.

Read More

24/7 Support

We are your one stop local solution advocate. Dont't carry all that weight on your own we are here to not only relief some of it, but to help you get back to you again.

Read More
Established since 2000

We Are Ready To Assist